1 Ndị Eze 7:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 na ihe ndọba oriọna+ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee,+ ise n’aka nri nakwa ise n’aka ekpe n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, tinyere okooko+ ya na oriọna+ ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee,
49 na ihe ndọba oriọna+ ndị e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee,+ ise n’aka nri nakwa ise n’aka ekpe n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, tinyere okooko+ ya na oriọna+ ya na ihe ndị e ji asọnyụ ọkụ,+ bụ́ ndị e ji ọlaedo mee,