17 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ọ kpụrụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ. Akụkụ ya na alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya si n’ahụ́ ya pụta.+
20 Banyere ihe nzuzo dị nsọ nke kpakpando asaa+ ahụ ị hụrụ n’aka nri m, nakwa banyere ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ:+ Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ, ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara ọgbakọ asaa.+
5 “‘Ya mere, cheta ebe i si daa, chegharịakwa,+ mewe ihe ndị ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otú ahụ, aga m abịakwute gị,+ m ga-ewepụkwa ihe ndọba oriọna gị+ n’ọnọdụ ya, ma ọ bụrụ na i chegharịghị.