Mkpughe 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “‘N’ihi ya, chebaranụ ebe unu si daa echiche, chegharịakwanụ.+ Mewenụ ihe ndị unu na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị,+ m ga-abịakwute unu, m ga-agakwa ebe ihe unu ji adọsa ọkụ* dị wepụ ya.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 125/15/2003, p. 1110/1/2002, p. 20-21 Mmezu Mkpughe, p. 31-32, 35
5 “‘N’ihi ya, chebaranụ ebe unu si daa echiche, chegharịakwanụ.+ Mewenụ ihe ndị unu na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na unu echegharịghị,+ m ga-abịakwute unu, m ga-agakwa ebe ihe unu ji adọsa ọkụ* dị wepụ ya.+