Mkpughe 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ya mere, cheta ebe i si daa, chegharịakwa,+ mewe ihe ndị ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otú ahụ, aga m abịakwute gị,+ m ga-ewepụkwa ihe ndọba oriọna gị+ n’ọnọdụ ya, ma ọ bụrụ na i chegharịghị. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 125/15/2003, p. 1110/1/2002, p. 20-21 Mmezu Mkpughe, p. 31-32, 35
5 “‘Ya mere, cheta ebe i si daa, chegharịakwa,+ mewe ihe ndị ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otú ahụ, aga m abịakwute gị,+ m ga-ewepụkwa ihe ndọba oriọna gị+ n’ọnọdụ ya, ma ọ bụrụ na i chegharịghị.