1 Ndị Eze 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+
18 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi iwuru aha m ụlọ, i mere nke ọma, n’ihi na ọ dị gị n’obi.+