1 Ndị Eze 8:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Ọ bụrụ na ụnwụ+ adaa n’ala a, ọ bụrụ na e nwee ọrịa na-efe efe,+ ọ bụrụ na ihe ọkụkụ akpọnwụọ, e nweekwa ịma ebu,+ igurube+ na ọchịcha;+ ọ bụrụ na ndị iro ha anọchibido ha n’ọnụ ụzọ ámá nke ala ha, ụdị ihe otiti ọ bụla, ụdị ọrịa ọ bụla,
37 “Ọ bụrụ na ụnwụ+ adaa n’ala a, ọ bụrụ na e nwee ọrịa na-efe efe,+ ọ bụrụ na ihe ọkụkụ akpọnwụọ, e nweekwa ịma ebu,+ igurube+ na ọchịcha;+ ọ bụrụ na ndị iro ha anọchibido ha n’ọnụ ụzọ ámá nke ala ha, ụdị ihe otiti ọ bụla, ụdị ọrịa ọ bụla,