2 Ndị Eze 17:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+
33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+