2 Ndị Eze 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee bata kọọrọ onye nke ezi Chineke, o wee sị: “Gaa ree mmanụ ahụ, kwụọ ụgwọ i ji,+ gị na ụmụ gị ga-ewerekwa ihe fọdụrụ na-eri nri.”+
7 O wee bata kọọrọ onye nke ezi Chineke, o wee sị: “Gaa ree mmanụ ahụ, kwụọ ụgwọ i ji,+ gị na ụmụ gị ga-ewerekwa ihe fọdụrụ na-eri nri.”+