2 Ndị Eze 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nwere ndị ikom anọ bụ́ ndị ekpenta nọ n’ọnụ ụzọ ámá;+ ha wee malite ịsị ibe ha: “Gịnị mere anyị ga-eji nọdụ n’ebe a ruo mgbe anyị nwụrụ?
3 E nwere ndị ikom anọ bụ́ ndị ekpenta nọ n’ọnụ ụzọ ámá;+ ha wee malite ịsị ibe ha: “Gịnị mere anyị ga-eji nọdụ n’ebe a ruo mgbe anyị nwụrụ?