2 Ndị Eze 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ndị ekpenta a rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu, ha banyere n’otu ụlọikwuu wee na-eri, na-aṅụ, burukwa ọlaọcha na ọlaedo na uwe n’ebe ahụ gaa zoo ha. E mesịa, ha lọghachiri banye n’ụlọikwuu ọzọ buru ihe n’ebe ahụ gaa zoo ha.+
8 Mgbe ndị ekpenta a rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu, ha banyere n’otu ụlọikwuu wee na-eri, na-aṅụ, burukwa ọlaọcha na ọlaedo na uwe n’ebe ahụ gaa zoo ha. E mesịa, ha lọghachiri banye n’ụlọikwuu ọzọ buru ihe n’ebe ahụ gaa zoo ha.+