Jeremaya 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma, e nwere ndị ikom iri n’ime ha ndị gwara Ishmel ozugbo, sị: “Egbula anyị, n’ihi na e nwere nri anyị zoro n’ọhịa, bụ́ ọka wit na ọka bali na mmanụ na mmanụ aṅụ.”+ O wee hapụ ha, o gbukọtaghị ha na ụmụnne ha.
8 Ma, e nwere ndị ikom iri n’ime ha ndị gwara Ishmel ozugbo, sị: “Egbula anyị, n’ihi na e nwere nri anyị zoro n’ọhịa, bụ́ ọka wit na ọka bali na mmanụ na mmanụ aṅụ.”+ O wee hapụ ha, o gbukọtaghị ha na ụmụnne ha.