Job 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Setan+ zara Jehova, sị: “Akpụkpọ ahụ́ laara akpụkpọ ahụ́, ọ bụkwa ihe ọ bụla mmadụ nwere ka ọ ga-enye n’ọnọdụ mkpụrụ obi ya.+ Ilu 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe mgbapụta maka mkpụrụ obi mmadụ bụ akụ̀ ya,+ ma onye dara ogbenye adịghị anụ ịba mba.+ Ekliziastis 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+
4 Ma Setan+ zara Jehova, sị: “Akpụkpọ ahụ́ laara akpụkpọ ahụ́, ọ bụkwa ihe ọ bụla mmadụ nwere ka ọ ga-enye n’ọnọdụ mkpụrụ obi ya.+
12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+