2 Ndị Eze 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ha batara ịchụ àjà nkịtị na àjà nsure ọkụ, Jihu mere ka ndị ikom iri asatọ guzooro ya n’èzí, o wee sị: “Nwoke ọ bụla nke gbapụrụ n’ime ndị ikom m na-etinye n’aka unu, mkpụrụ obi onye ahụ ga-anwụ n’ọnọdụ mkpụrụ obi onye ahụ gbapụrụnụ.”+
24 N’ikpeazụ, ha batara ịchụ àjà nkịtị na àjà nsure ọkụ, Jihu mere ka ndị ikom iri asatọ guzooro ya n’èzí, o wee sị: “Nwoke ọ bụla nke gbapụrụ n’ime ndị ikom m na-etinye n’aka unu, mkpụrụ obi onye ahụ ga-anwụ n’ọnọdụ mkpụrụ obi onye ahụ gbapụrụnụ.”+