-
2 Ndị Eze 16:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Eze Ehaz wee nye ya iwu, ya bụ, Yuraịja+ onye nchụàjà, sị: “Suree+ àjà nsure ọkụ nke ụtụtụ n’elu nnukwu ebe ịchụàjà a, tinyere àjà ọka nke mgbede+ na àjà nsure ọkụ nke eze+ na àjà ọka ya na àjà nsure ọkụ nke ndị niile nke ala a na àjà ọka ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha; ị ga-efesakwa ọbara niile nke anụ àjà nsure ọkụ na ọbara niile nke anụ àjà nkịtị n’elu ya. Ma m ga-echebara ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ echiche.”
-