-
2 Ndị Eze 16:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Eze Ehaz gwara Yuraịja+ onye nchụàjà, sị: “Na-achụ àjà n’elu nnukwu ebe ịchụàjà a,+ ma àjà a na-esu ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, ma àjà ọka a na-achụ ná mgbede,+ ma àjà a na-esu ọkụ eze wetara, ma àjà ọka o wetara. Na-achụkwa àjà ndị ọzọ niile wetara n’elu ya, ma àjà a na-esu ọkụ ma àjà ọka ma àjà mmanya. Na-efesakwa ọbara anụ e ji chụọ àjà a na-esu ọkụ na ọbara anụ e ji chụọ àjà ndị ọzọ niile n’elu ya. E mechaa, m ga-ekwu ihe a ga-ejizi ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa rụọ na-eme.”
-