1 Ihe E Mere 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Johenan amụọ Azaraya.+ Ọ bụ ya rụrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà n’ụlọ ahụ Sọlọmọn wuru na Jeruselem.