1 Ihe E Mere 6:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ụmụnne ha bụ́ ndị Livaị+ bụ ndị e nyere maka ozi+ niile a na-eje n’ụlọikwuu, ya bụ, n’ụlọ ezi Chineke.
48 Ụmụnne ha bụ́ ndị Livaị+ bụ ndị e nyere maka ozi+ niile a na-eje n’ụlọikwuu, ya bụ, n’ụlọ ezi Chineke.