1 Ihe E Mere 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge niile m gagharịrị+ n’Izrel dum, ọ̀ dị otu n’ime ndị ikpe Izrel bụ́ ndị m nyere iwu ka ha zụọ ndị m dị ka atụrụ nke m gwatụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ejibeghị osisi sida wuoro m ụlọ?’”’+
6 N’oge niile m gagharịrị+ n’Izrel dum, ọ̀ dị otu n’ime ndị ikpe Izrel bụ́ ndị m nyere iwu ka ha zụọ ndị m dị ka atụrụ nke m gwatụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ejibeghị osisi sida wuoro m ụlọ?’”’+