1 Ihe E Mere 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova, i mewo oké ihe a niile site n’ime ka a mara oké ihe niile ị ga-arụzu+ n’ihi ohu gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi.+
19 Jehova, i mewo oké ihe a niile site n’ime ka a mara oké ihe niile ị ga-arụzu+ n’ihi ohu gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi.+