2 Samuel 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi okwu+ gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi,+ i mewo oké ihe ndị a niile iji mee ka ohu gị mara ha.+ Abụ Ọma 135:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova emewo ihe niile masịrị ya+N’eluigwe na n’ụwa, n’oké osimiri na n’ogbu mmiri niile.+
21 N’ihi okwu+ gị nakwa dị ka o si dị gị mma n’obi,+ i mewo oké ihe ndị a niile iji mee ka ohu gị mara ha.+