1 Ihe E Mere 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ndị mmadụ gara kọọrọ Devid banyere ndị ikom ahụ; o wee zipụ ndị mmadụ ozugbo ka ha gaa zute ha, n’ihi na e menyewo ha ihere nke ukwuu; eze wee sị ha: “Nọrọnụ na Jeriko+ ruo mgbe ajị agba unu rujuru. Mgbe ahụ, unu ga-alọta.”
5 E mesịa, ndị mmadụ gara kọọrọ Devid banyere ndị ikom ahụ; o wee zipụ ndị mmadụ ozugbo ka ha gaa zute ha, n’ihi na e menyewo ha ihere nke ukwuu; eze wee sị ha: “Nọrọnụ na Jeriko+ ruo mgbe ajị agba unu rujuru. Mgbe ahụ, unu ga-alọta.”