1 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.
6 Ndị a niile nọ n’okpuru nna ha n’iji ájà+ na ụbọ akwara+ na une+ na-abụ abụ n’ụlọ Jehova maka ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. Esaf na Jedutọn na Himan+ na-enweta ntụziaka site n’aka eze.