1 Ihe E Mere 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 A bịa n’ụmụnne ya, bụ́ ụmụ Elịiza,+ e nwere Rehabaya+ nwa ya na Jesheya nwa Rehabaya na Joram nwa Jesheya na Zikraị nwa Joram na Shelomọt nwa Zikraị.
25 A bịa n’ụmụnne ya, bụ́ ụmụ Elịiza,+ e nwere Rehabaya+ nwa ya na Jesheya nwa Rehabaya na Joram nwa Jesheya na Zikraị nwa Joram na Shelomọt nwa Zikraị.