2 Ihe E Mere 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị isi niile+ na mmadụ niile wee malite ịṅụrị ọṅụ,+ ha wee na-eweta ya ma na-etinye ya n’igbe+ ahụ ruo mgbe ha niile wetachara ụtụ ha.
10 Ndị isi niile+ na mmadụ niile wee malite ịṅụrị ọṅụ,+ ha wee na-eweta ya ma na-etinye ya n’igbe+ ahụ ruo mgbe ha niile wetachara ụtụ ha.