2 Ihe E Mere 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jotam wee na-eme onwe ya ka ọ dị ike, n’ihi na ọ kwadebere ụzọ ya n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.+