2 Ihe E Mere 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+ 2 Ihe E Mere 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ nọkwa na-achọ+ Chineke n’ụbọchị Zekaraya, bụ́ onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke;+ n’ụbọchị ndị ahụ ọ chọrọ Jehova, ezi Chineke mere ka ọ baa ọgaranya.+
3 Ka o sina dị, e nwere ihe ndị dị mma+ a hụrụ n’ime gị, n’ihi na i wepụsịwo ogwe osisi dị nsọ n’ala a,+ i doziwokwa obi gị ịchọ ezi Chineke.”+
5 Ọ nọkwa na-achọ+ Chineke n’ụbọchị Zekaraya, bụ́ onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke;+ n’ụbọchị ndị ahụ ọ chọrọ Jehova, ezi Chineke mere ka ọ baa ọgaranya.+