2 Ihe E Mere 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, ha wee lie ya n’obodo, na Jeruselem, n’ihi na ha ebubataghị ya n’ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
27 N’ikpeazụ, Ehaz sooro nna nna ya hà dinaa, ha wee lie ya n’obodo, na Jeruselem, n’ihi na ha ebubataghị ya n’ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.