Ezra 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Nke a bụkwa ozi ha zighachiiri anyị, sị: ‘Anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa,+ anyị na-ewughachi ụlọ e wuru ọtụtụ afọ gara aga, nke otu eze ukwu nke Izrel wuru wee wuchaa.+
11 “Nke a bụkwa ozi ha zighachiiri anyị, sị: ‘Anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa,+ anyị na-ewughachi ụlọ e wuru ọtụtụ afọ gara aga, nke otu eze ukwu nke Izrel wuru wee wuchaa.+