4 Ezra bụ́ ọkà n’idepụta ihe wee guzoro n’elu ikpo okwu+ e ji osisi rụọ, nke ha rụrụ maka nnọkọ ahụ; Matitaya na Shima na Anaya na Yuraya na Hilkaya na Measaya guzokwa n’akụkụ ya, n’aka nri ya, ebe Pedaya na Mishel na Malkaịja+ na Heshọm+ na Hash-badana, Zekaraya na Meshọlam guzo n’aka ekpe ya.