Nehemaya 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị Izrel ndị ọzọ, na ndị nchụàjà na ndị Livaị ndị ọzọ, bi n’obodo ndị ọzọ niile dị na Juda, onye nke ọ bụla n’ihe nketa+ nke ya.
20 Ndị Izrel ndị ọzọ, na ndị nchụàjà na ndị Livaị ndị ọzọ, bi n’obodo ndị ọzọ niile dị na Juda, onye nke ọ bụla n’ihe nketa+ nke ya.