Esta 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’abalị ahụ, ụra gbafuru eze n’anya.+ N’ihi ya, o kwuru ka e wetara ya akwụkwọ e dekọrọ+ ihe ndị e mere n’oge gara aga. E wee gụpụta ha n’ihu eze.
6 N’abalị ahụ, ụra gbafuru eze n’anya.+ N’ihi ya, o kwuru ka e wetara ya akwụkwọ e dekọrọ+ ihe ndị e mere n’oge gara aga. E wee gụpụta ha n’ihu eze.