Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+ Daniel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ;+ o nyekwara ya nsogbu na mmụọ,+ ụra wee gbafuo ya n’anya. Daniel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze wee gaa n’obí ya buo ọnụ n’abalị ahụ dum,+ e webataghịkwa ngwá egwú n’ihu ya, ụra agaghịkwa ya n’anya.+
2 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ;+ o nyekwara ya nsogbu na mmụọ,+ ụra wee gbafuo ya n’anya.
18 Eze wee gaa n’obí ya buo ọnụ n’abalị ahụ dum,+ e webataghịkwa ngwá egwú n’ihu ya, ụra agaghịkwa ya n’anya.+