2 Samuel 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+ 1 Ndị Eze 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+
16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+
27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+