-
Job 2:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Setan: “Ì tinyewo obi gị n’ebe ohu m bụ́ Job nọ,+ na e nweghị onye dị ka ya n’ụwa, ọ bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta, bụrụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ?+ Ọ ka na-eguzosi ike n’ezi ihe,+ ọ bụ ezie na ị na-akpali+ m imegide ya ka m loda ya n’enweghị ihe o mere.”+
-