Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Si n’ihe ọjọọ wezụga onwe gị, mee ihe ọma;+Chọọ udo, chụsookwa ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Zerenụ ụdị ajọ omume niile.+