Job 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na gị na nkume dị n’ọhịa ga-agba ndụ,A ga-emekwa ka gị na anụ ọhịa biri n’udo.+