Job 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ gaara agwa gị ihe nzuzo nke amamihe,N’ihi na ihe ezi amamihe dị na ha dị ọtụtụ.Ị gaara amatakwa na Chineke kwere ka e chefuoro gị ụfọdụ n’ime njehie gị.+
6 Ọ gaara agwa gị ihe nzuzo nke amamihe,N’ihi na ihe ezi amamihe dị na ha dị ọtụtụ.Ị gaara amatakwa na Chineke kwere ka e chefuoro gị ụfọdụ n’ime njehie gị.+