Job 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ gaghị aba ọgaranya, akụ̀ ya agaghịkwa amụba,Ọ gaghịkwa eme ka ihe ndị ha nwetara gbasaa n’elu ụwa.+
29 Ọ gaghị aba ọgaranya, akụ̀ ya agaghịkwa amụba,Ọ gaghịkwa eme ka ihe ndị ha nwetara gbasaa n’elu ụwa.+