Abụ Ọma 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-akwadebere onwe ya ngwá ọgụ e ji egbu mmadụ;+Ọ ga-eme ka akụ́ ya bụrụ akụ́ na-ere ọkụ.+