Abụ Ọma 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị mgbe niile ka a ga-echefu ogbenye,+Ọ dịghịkwa mgbe olileanya ndị dị umeala n’obi ga-ala n’iyi.+
18 N’ihi na ọ bụghị mgbe niile ka a ga-echefu ogbenye,+Ọ dịghịkwa mgbe olileanya ndị dị umeala n’obi ga-ala n’iyi.+