Abụ Ọma 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E nyefere m n’aka gị malite n’oge m nọ n’akpa nwa;+Ị bụ Chineke m malite n’oge m nọ n’afọ nne m.+