Aịzaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+ Luk 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 o wee tie mkpu n’olu dara ụda, sị: “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ n’etiti ndị inyom, ihe a gọziri agọzi+ ka mkpụrụ nke afọ gị bụkwa! Ndị Galeshia 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mgbe Chineke, onye kewapụtara m n’afọ nne m ma kpọọ+ m site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ,+ chere na ọ dị mma
49 Geenụ m ntị, unu agwaetiti,+ ṅaanụ ntị, unu mba ndị dị n’ebe dị anya.+ Jehova kpọrọ m+ ọbụna mgbe m nọ n’afọ.+ Ọ kpọrọ m aha mgbe m nọ n’afọ nne m.+
42 o wee tie mkpu n’olu dara ụda, sị: “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ n’etiti ndị inyom, ihe a gọziri agọzi+ ka mkpụrụ nke afọ gị bụkwa!
15 Ma mgbe Chineke, onye kewapụtara m n’afọ nne m ma kpọọ+ m site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ,+ chere na ọ dị mma