Abụ Ọma 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eto gị, Jehova, n’ihi na ị dọpụtawo m,+I kweghịkwa ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+