Abụ Ọma 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+
12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+