Abụ Ọma 44:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị na-ere ndị gị n’ọnụ ahịa na-enweghị ihe o ruru,+Ọ dịghịkwa uru i ritere n’ihe i retara ha.