Abụ Ọma 55:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na mụ na gị bụbu ezigbo enyi;+Anyị na-esobu ìgwè mmadụ abanye n’ụlọ Chineke.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:14 Ụlọ Nche,4/1/1996, p. 29-30