Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ezie, ọ bụ Chineke ka mkpụrụ obi m gbara nkịtị na-echere.+ Nzọpụta m na-esi n’aka ya.+