Abụ Ọma 69:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aghọwo m onye e kewapụrụ n’ebe ụmụnne m nọ,+Aghọwokwa m onye mba ọzọ nye ndị nne ji mụ na ha.+