Abụ Ọma 88:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka à ga-asị na m nọ n’etiti ndị nwụrụ anwụ, adị m ka onye nweere onwe ya,+Dị ka ndị e gburu egbu bụ́ ndị tọgbọrọ n’ili,+Ndị ị na-adịkwaghị echeta,Ndị na-adịkwaghị enweta enyemaka gị.+
5 Dị ka à ga-asị na m nọ n’etiti ndị nwụrụ anwụ, adị m ka onye nweere onwe ya,+Dị ka ndị e gburu egbu bụ́ ndị tọgbọrọ n’ili,+Ndị ị na-adịkwaghị echeta,Ndị na-adịkwaghị enweta enyemaka gị.+