Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+
9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+